Ọnụ Ọgụgụ 27:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru bụ eziokwu. Hụ na i kenyere ha ala otú e kenyere ụmụnne nna ha. Ị ga-enyefekwa ha ala nna ha kwesịrị iketa.+ 1 Ihe E Mere 7:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mekia lụụrụ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nwa Manase nke abụọ bụ Zelofehad.+ Ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+
7 “Ihe ụmụ Zelofehad kwuru bụ eziokwu. Hụ na i kenyere ha ala otú e kenyere ụmụnne nna ha. Ị ga-enyefekwa ha ala nna ha kwesịrị iketa.+
15 Mekia lụụrụ Họpim nwaanyị, lụọkwara Shọpim. Aha nwanne ya nwaanyị bụ Meaka.) Aha nwa Manase nke abụọ bụ Zelofehad.+ Ma, ọ bụ ụmụ nwaanyị ka Zelofehad mụrụ.+