Jenesis 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ụmụ Livaị+ ndị nwoke bụ Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ Ọpụpụ 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Livaị mụrụ,+ n’ọnụmara n’ọnụmara: Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa (137).
16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Livaị mụrụ,+ n’ọnụmara n’ọnụmara: Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa (137).