Ọpụpụ 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụ nwoke Geshọn mụrụ bụ Libnaị na Shimiaị, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ihe a bụ aha ụmụ Geshọn ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Libnaị na Shimiaị.+