Ọnụ Ọgụgụ 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi na enyela m ndị Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri ndị Izrel ga na-eweta, nke ha ga na-enye Jehova, ka ọ bụrụ ihe ha ketara. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị eso ndị Izrel keta ala ọ bụla.’”+ Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+ Diuterọnọmi 14:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Unu echefula onye Livaị bi n’obodo unu+ ebe ọ bụ na e nweghị ihe ọ bụla o so unu keta.+ Joshụa 14:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis ebula ụzọ kenye ebo abụọ na ọkara ala n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma, o kenyeghị ndị Livaị ala ọ bụla.+
24 N’ihi na enyela m ndị Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri ndị Izrel ga na-eweta, nke ha ga na-enye Jehova, ka ọ bụrụ ihe ha ketara. Ọ bụ ya mere m ji sị ha, ‘Ha agaghị eso ndị Izrel keta ala ọ bụla.’”+
9 Ọ bụ ya mere na ebo Livaị enwetaghị òkè ọ bụla n’ihe e kenyere ụmụnne ya. Ọ bụ Jehova ka ha ketara, otú Jehova bụ́ Chineke unu gwara ha.+
3 Mosis ebula ụzọ kenye ebo abụọ na ọkara ala n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma, o kenyeghị ndị Livaị ala ọ bụla.+