3 “Sịkwa ha, ‘Ihe a bụ àjà a na-esu ọkụ unu ga na-achụrụ Jehova: kwa ụbọchị, unu ga na-achụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ha bụrụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile.+
7 ya na àjà mmanya ya na ya na-agakọ, ya bụ, otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin maka otu nwa ebule.+ Wụpụrụ Jehova mmanya na-aba n’anya n’ebe nsọ ka ọ bụrụ àjà mmanya.