Levitikọs 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Ọ bụrụ na ọ ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ+ weta ebule ma ọ bụ ewu a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ, o kwesịrị iweta oké nke ahụ́ dị mma.+ Levitikọs 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ ga-eji mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya. Onye nchụàjà ga-esukwa ha niile ọkụ ma mee ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.
10 “‘Ọ bụrụ na ọ ga-esi n’ìgwè ewu na atụrụ+ weta ebule ma ọ bụ ewu a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ, o kwesịrị iweta oké nke ahụ́ dị mma.+
13 Ọ ga-eji mmiri saa eriri afọ ya na ụkwụ ya. Onye nchụàjà ga-esukwa ha niile ọkụ ma mee ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà. Ọ bụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.