Ọpụpụ 34:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Ị ga-eji ọka wit mbụ kara aka ị ghọtara n’ubi mee Ememme Izu. Ị ga-emekwa Ememme Ịchịkọbata Ihe* ná ngwụcha afọ.+ Diuterọnọmi 16:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ga-ejizi onyinye si unu n’obi, bụ́ ndị unu wetara, meere Jehova bụ́ Chineke unu Ememme Izu.+ Unu ga-eweta onyinye ndị ahụ otú Jehova bụ́ Chineke unu si agọzi unu.+ Ọrụ Ndịozi 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ụbọchị Ememme Pentikọst,+ ndị niile na-eso ụzọ Jizọs zukọrọ otu ebe.
22 “Ị ga-eji ọka wit mbụ kara aka ị ghọtara n’ubi mee Ememme Izu. Ị ga-emekwa Ememme Ịchịkọbata Ihe* ná ngwụcha afọ.+
10 Unu ga-ejizi onyinye si unu n’obi, bụ́ ndị unu wetara, meere Jehova bụ́ Chineke unu Ememme Izu.+ Unu ga-eweta onyinye ndị ahụ otú Jehova bụ́ Chineke unu si agọzi unu.+