18 Ihe ndị unu ga-eweta ha na ogbe achịcha ndị ahụ bụ ebule asaa ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, nakwa otu ehi na ebule abụọ.+ Ha ga-abụ àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, ha na àjà ọka ha na àjà mmanya ha. Ọ bụ àjà na-esi ísì ọma a na-esuru Jehova ọkụ.