Levitikọs 23:24, 25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-ezu naanị ike. A ga-afụ opi+ n’ụbọchị ahụ ka e chetara unu na a ga-enwe mgbakọ dị nsọ. 25 Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike. Unu ga-achụkwara Jehova àjà a na-esu ọkụ.’”
24 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘N’abalị mbụ n’ọnwa nke asaa, unu ga-ezu naanị ike. A ga-afụ opi+ n’ụbọchị ahụ ka e chetara unu na a ga-enwe mgbakọ dị nsọ. 25 Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike. Unu ga-achụkwara Jehova àjà a na-esu ọkụ.’”