Ọnụ Ọgụgụ 10:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Jiri ọlaọcha rụọrọ onwe gị opi abụọ.+ Ị ga-eji hama kụọ ha. Ị ga-eji ha na-akpọkọta nzukọ Izrel, jirikwa ha na-agwa ha mgbe ha ga-akwali. Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa ọhụrụ pụtara,+N’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, n’ụbọchị ememme anyị.+
2 “Jiri ọlaọcha rụọrọ onwe gị opi abụọ.+ Ị ga-eji hama kụọ ha. Ị ga-eji ha na-akpọkọta nzukọ Izrel, jirikwa ha na-agwa ha mgbe ha ga-akwali.