Ọnụ Ọgụgụ 21:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mosis zipụrụ ụfọdụ ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú Jeza dị.+ Ha weghaara ime obodo niile dị ya nso,* chụpụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ.
32 Mosis zipụrụ ụfọdụ ụmụ nwoke ka ha gaa nyopụta otú Jeza dị.+ Ha weghaara ime obodo niile dị ya nso,* chụpụkwa ndị Amọraịt bi n’ebe ahụ.