Ọnụ Ọgụgụ 32:37, 38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ụmụ Ruben rụrụ Heshbọn,+ Iliele,+ Kiriateyim,+ 38 Nibo,+ na Bel-mion+ (a gbanwere aha ha agbanwe) nakwa Sibma. Ha malitere ịgụgharị obodo ndị ahụ ha rụrụ aha.
37 Ụmụ Ruben rụrụ Heshbọn,+ Iliele,+ Kiriateyim,+ 38 Nibo,+ na Bel-mion+ (a gbanwere aha ha agbanwe) nakwa Sibma. Ha malitere ịgụgharị obodo ndị ahụ ha rụrụ aha.