Ọnụ Ọgụgụ 13:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ha bịarutere na Ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị nnukwu ụyọkọ mkpụrụ vaịn. Mmadụ abụọ n’ime ụmụ nwoke ahụ ji okporo osisi buru ya. Ha butekwara ụfọdụ mkpụrụ pomigranet na ụfọdụ mkpụrụ fig.+ Diuterọnọmi 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ha gawara, gbagoo n’ebe bụ́ ugwu ugwu+ ma ruo na Ndagwurugwu Eshkọl. Ha wee nyopụta otú ọ dị.
23 Mgbe ha bịarutere na Ndagwurugwu Eshkọl,+ ha gbuturu otu alaka osisi vaịn nke mịrị nnukwu ụyọkọ mkpụrụ vaịn. Mmadụ abụọ n’ime ụmụ nwoke ahụ ji okporo osisi buru ya. Ha butekwara ụfọdụ mkpụrụ pomigranet na ụfọdụ mkpụrụ fig.+