Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 26:63, 64
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 63 Ọ bụ ndị a ka Mosis na Elieza onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ mgbe ha na-edeba aha ndị Izrel n’akwụkwọ n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko. 64 Ma n’ime ndị a Mosis na Erọn onye nchụàjà debara aha ha n’akwụkwọ, e nweghị onye n’ime ha so ná ndị Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ n’ala ịkpa Saịnaị.+

  • Diuterọnọmi 2:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Anyị si na Kedesh-bania gagide ije gafere Ndagwurugwu Zired. Ije a were anyị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ụmụ nwoke so ná ndị agha nwụchara, otú Jehova ṅụụrụ ha iyi.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ma, Chineke anabataghị ọtụtụ n’ime ha. Ọ bụ ya mere e ji bibie ha n’ala ịkpa.+

  • Ndị Hibru 3:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Oleekwa ndị nọ na-akpasu Chineke iwe ruo afọ iri anọ?+ Ọ̀ bụ na ọ bụghị ndị ahụ mere mmehie, ndị nwụrụ n’ala ikpa?+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya