Diuterọnọmi 3:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “M wee nye unu* iwu, sị: ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyela unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Ndị dike unu niile ga-ejikere agha ma gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ndị Izrel.+ Joshụa 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase wee gafee n’usoro ka ndị agha,+ na-aga n’ihu ndị Izrel ndị ọzọ, otú Mosis gwara ha mee.+
18 “M wee nye unu* iwu, sị: ‘Jehova bụ́ Chineke unu enyela unu ala a ka ọ bụrụ nke unu. Ndị dike unu niile ga-ejikere agha ma gafee n’ihu ụmụnne unu, bụ́ ndị Izrel.+
12 Ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase wee gafee n’usoro ka ndị agha,+ na-aga n’ihu ndị Izrel ndị ọzọ, otú Mosis gwara ha mee.+