Joshụa 11:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Joshụa wee weghara ala ahụ niile otú Jehova kwere Mosis ná nkwa.+ Joshụa nyekwara ya ndị Izrel ka ọ bụrụ ihe ha ketara. O kenyere ebo ọ bụla nke ruuru ya.+ A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+ Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+ Abụ Ọma 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+ I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+
23 Joshụa wee weghara ala ahụ niile otú Jehova kwere Mosis ná nkwa.+ Joshụa nyekwara ya ndị Izrel ka ọ bụrụ ihe ha ketara. O kenyere ebo ọ bụla nke ruuru ya.+ A lụghịkwa agha n’obodo ahụ ọzọ.+
18 Ndị Izrel niile wee gbakọta na Shaịlo.+ Ha makwara ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ n’ihi na ha ewegharala ala ahụ.+
2 I ji ike* gị chụpụ mba dị iche iche,+I wee mee ka nna nna anyị hà bichie ha.+ I meriri mba dị iche iche, chụpụkwa ha.+