-
Joshụa 1:12-14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Joshụa gwakwara ebo Ruben na ebo Gad na ọkara ebo Manase, sị: 13 “Chetanụ na Mosis ohu Jehova gwara unu, sị:+ ‘Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka unu zuru ike. O nyekwala unu ala a. 14 Ndị nwunye unu, ụmụ unu na anụ ụlọ unu ga-anọ n’ala ahụ Mosis nyere unu n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan.+ Ma unu niile, bụ́ ndị dike,+ ga-ahazi onwe unu ka ndị agha, buru ụmụnne unu+ ụzọ gafee Osimiri Jọdan. Unu ga na-enyekwara ha aka
-