Joshụa 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase wee gafee n’usoro ka ndị agha,+ na-aga n’ihu ndị Izrel ndị ọzọ, otú Mosis gwara ha mee.+
12 Ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase wee gafee n’usoro ka ndị agha,+ na-aga n’ihu ndị Izrel ndị ọzọ, otú Mosis gwara ha mee.+