Diuterọnọmi 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Anyị wee weghara obodo ya niile. E nweghị obodo anyị na-anapụghị ha. Anyị napụrụ ha obodo iri isii n’ógbè Agọb niile, ya bụ, alaeze Ọg nke dị n’obodo Beshan.+
4 Anyị wee weghara obodo ya niile. E nweghị obodo anyị na-anapụghị ha. Anyị napụrụ ha obodo iri isii n’ógbè Agọb niile, ya bụ, alaeze Ọg nke dị n’obodo Beshan.+