Ndị Ikpe 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gidiọn sooro ụzọ ndị bi n’ụlọikwuu na-esikarị, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Noba na Jọg-beha,+ gawa ma lụso ndị agha ahụ agha mgbe ha na-adịghị njikere.
11 Gidiọn sooro ụzọ ndị bi n’ụlọikwuu na-esikarị, nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Noba na Jọg-beha,+ gawa ma lụso ndị agha ahụ agha mgbe ha na-adịghị njikere.