-
Joshụa 13:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ha ketakwara obodo ndị dị na ndagwurugwu, ya bụ, Bet-heram, Bet-nimra,+ Sọkọt,+ na Zefọn, bụ́ ebe ndị fọdụrụ n’ebe Saịhọn eze Heshbọn chịrị.+ Ala ha si n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan ruo n’Oké Osimiri Kineret.*+ 28 Ala a ka ebo Gad ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ha ketakwara obodo ndị dị n’ala ahụ na ógbè ha niile.
-