31 Ọkara Gilied, na Ashtarọt na Edraị,+ bụ́ obodo ndị dị n’ebe Ọg chịrị na Beshan, ka e nyere ụmụ Mekia+ nwa Manase, ya bụ, ọkara ụmụ Mekia n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
17Mgbe e fere nza,+ e nyere ebo Manase,+ bụ́ ọkpara Josef,+ ala. Ebe ọ bụkwa na Mekia,+ bụ́ ọkpara Manase na nna Gilied, bụ dike n’agha, e nyere ya Gilied na Beshan.+