14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb niile+ ruo n’ókè ndị Geshọ na ndị Meaka.+ Ọ kpọkwara ime ime obodo ndị dị na Beshan aha ya, ya bụ, Havọt-jeya.*+ Ha na-aza aha ahụ ruo taa.
29 Mosis kenyekwara ọkara ebo Manase ala, n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+30 Ala ha ketara bụ Mahaneyim,+ Beshan niile, ebe niile Ọg eze Beshan chịrị, na obodo niile Jeya nwe,*+ ndị dị na Beshan, nakwa obodo iri isii.