2 “Gwa ndị Izrel, sị, ‘Họtaranụ onwe unu obodo mgbaba dị iche iche+ otú ahụ m gwara Mosis ka unu mee. 3 Onye gburu mmadụ n’amaghị ụma ma ọ bụ n’ọghọm ga-agbaga ebe ahụ. Ebe ndị ahụ ka unu ga-agbaga ka onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ghara inweta unu.+