Diuterọnọmi 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 A ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu egbu ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe+ na o mere ihe ahụ. A gaghị egbu ya ma ọ bụrụ otu onye gbara akaebe.+ Diuterọnọmi 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+ Ndị Hibru 10:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Onye ọ bụla dara Iwu Mosis, a na-egbu ya n’emetereghị ya ebere* ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe na o mere otú ahụ.+
6 A ga-egbu onye ahụ e kwesịrị igbu egbu ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe+ na o mere ihe ahụ. A gaghị egbu ya ma ọ bụrụ otu onye gbara akaebe.+
15 “A gaghị ama mmadụ ikpe ma ọ bụrụ naanị otu onye gbara akaebe na o mere mmehie ma ọ bụ na ọ dara iwu.+ A ga-esi n’àmà* ndị akaebe abụọ ma ọ bụ n’àmà ndị akaebe atọ gbara mara na okwu ahụ bụ eziokwu.+
28 Onye ọ bụla dara Iwu Mosis, a na-egbu ya n’emetereghị ya ebere* ma mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ gbaa akaebe na o mere otú ahụ.+