-
Levitikọs 13:45, 46Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 Ma onye ahụ na-arịa ọrịa ekpenta ga na-eyi uwe dọkara adọka. Ọ gaghịkwa edozi isi ya edozi. Ọ ga-ekpuchikwa afụ ọnụ ya, na-eti mkpu, sị, ‘Adịghị m ọcha! Adịghị m ọcha!’ 46 Ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’oge niile ọ na-arịa ọrịa ahụ. Ebe ọ bụ na ọ dịghị ọcha, ọ ga-ebi iche. Ọ gaghị ebi n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.+
-