-
Levitikọs 22:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Nwoke ọ bụla bụ́ nwa Erọn nke na-arịa ekpenta+ ma ọ bụ nke ihe na-agbapụta n’ahụ́+ agaghị eri ihe dị nsọ ruo mgbe ọ dịrị ọcha.+ E nweghị nwoke ga-eri ya ma ọ bụrụ na o metụrụ onye na-adịghị ọcha aka, ya bụ, onye na-adịghị ọcha maka na o metụrụ onye nwụrụ anwụ*+ aka. Nwoke ọbara ọcha na-agbapụta n’ahụ́ agaghịkwa eri ya.+
-