-
Levitikọs 6:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ọ bụrụ na o mehiere, ikpe amakwa ya, ọ ga-eweghachi ihe o zuru, ihe o ji aghụghọ nara, ihe e nyere ya ka o lekọta, ma ọ bụ ihe furu efu ọ hụrụ, 5 ma ọ bụkwanụ ihe ọ bụla ọ ṅụrụ iyi na ya ewereghị. Ọ ga-akwụcha ụgwọ ihe ahụ.+ Ọ ga-ewetakwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ego ole ihe ahụ bụ. Ọ ga-enye ya onye nwe ihe ahụ n’ụbọchị e gosiri na ikpe mara ya.
-