Levitikọs 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 “‘Gị na nwunye mmadụ ibe gị* enwela mmekọahụ. Ị ga-abụ onye na-adịghị ọcha ma i mee otú ahụ.+ Diuterọnọmi 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “‘Akwala iko.+