Levitikọs 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye nchụàjà ga-ewere ụfọdụ n’ime àjà ọka ahụ ka ọ bụrụ ihe nọchiri anya àjà+ e wetara. Ọ ga-esukwa ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+
9 Onye nchụàjà ga-ewere ụfọdụ n’ime àjà ọka ahụ ka ọ bụrụ ihe nọchiri anya àjà+ e wetara. Ọ ga-esukwa ya ọkụ ka ọ kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà, ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ, àjà na-esi ísì ọma* a na-achụrụ Jehova.+