Ọnụ Ọgụgụ 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ruben.+ Onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ. Ọnụ Ọgụgụ 10:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ìgwè ebo atọ Ruben wee kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ọ bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ bụ onyeisi ha.
10 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ndịda n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ruben.+ Onyeisi ụmụ Ruben bụ Elaịzọ+ nwa Shedeọ.