Levitikọs 4:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Ọ bụrụ na onyeisi+ emee mmehie n’amaghị ụma wee mee otu n’ime ihe niile Jehova bụ́ Chineke ya nyere iwu ka a ghara ime, ikpe wee ma ya, 23 ma ọ bụkwanụ ya amata na ya adaala iwu, ọ ga-eweta nwa mkpi ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà ya.
22 “‘Ọ bụrụ na onyeisi+ emee mmehie n’amaghị ụma wee mee otu n’ime ihe niile Jehova bụ́ Chineke ya nyere iwu ka a ghara ime, ikpe wee ma ya, 23 ma ọ bụkwanụ ya amata na ya adaala iwu, ọ ga-eweta nwa mkpi ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà ya.