Jenesis 29:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ọ dịkwara ime ọzọ ma mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, di m ga-arapara m n’ahụ́ maka na m mụọrọla ya ụmụ nwoke atọ.” N’ihi ya, a gụrụ ya Livaị.*+ Jenesis 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ụmụ Livaị+ ndị nwoke bụ Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “M si ná ndị Izrel na-akpọrọ ndị Livaị ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.*+ Ndị Livaị ga-abụ nke m.
34 Ọ dịkwara ime ọzọ ma mụọ nwa nwoke wee sị: “Ugbu a, di m ga-arapara m n’ahụ́ maka na m mụọrọla ya ụmụ nwoke atọ.” N’ihi ya, a gụrụ ya Livaị.*+
12 “M si ná ndị Izrel na-akpọrọ ndị Livaị ka ha nọchie anya nwa ọ bụla ndị Izrel bu ụzọ mụọ.*+ Ndị Livaị ga-abụ nke m.