30 Onyeisi ọnụmara ezinụlọ ụmụ Kohat niile bụ Elizefan nwa Ọziel.+31 Ọrụ ha bụ ilekọta Igbe ahụ,+ tebụl,+ ihe e ji adọsa ọkụ,*+ ebe ịchụàjà+ ndị ahụ, arịa+ ndị e ji eje ozi n’ebe nsọ, ákwà ngebichi,*+ nakwa ọrụ niile gbasara ihe ndị a.+
12 Ha ga-achịrịzi arịa niile+ ha ji eje ozi mgbe niile n’ebe nsọ chịkwasa n’ákwà na-acha anụnụ anụnụ ma were ihe e ji akpụkpọ anụ sil mee kpuchie ha, dọkwasịkwa ha n’okporo osisi a ga-eji ebu ha.