Abụ Ọma 99:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O si n’ogidi ígwé ojii gwa ha okwu.+ Ha echefughị ihe ndị o chetaara ha, ha debekwara iwu ndị o nyere ha.+
7 O si n’ogidi ígwé ojii gwa ha okwu.+ Ha echefughị ihe ndị o chetaara ha, ha debekwara iwu ndị o nyere ha.+