Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 18:25
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 25 Mosis si ná ndị Izrel niile họpụta ụmụ nwoke ruru eru ma mee ha ndị isi ndị Izrel, ya bụ, ndị isi otu puku otu puku mmadụ, ndị isi otu narị otu narị mmadụ, ndị isi mmadụ iri ise mmadụ iri ise, na ndị isi mmadụ iri mmadụ iri.

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ Izrel kpọpụta. Ha bụ ndị isi+ n’ebo ndị nna ha, ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+

  • Joshụa 22:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Ndị Izrel wee zie Finihas+ nwa Elieza onye nchụàjà ka ọ gakwuru ebo Ruben, ebo Gad, na ọkara ebo Manase, ndị bi n’ala Gilied. 14 Ndị isi iri so ya gaa. Onyeisi nke ọ bụla nwere ebo ọ nọchiri anya ya n’Izrel. Ha niile bụ ndị isi n’ezinụlọ nna ha n’ime ndị isi ọnụmara dị iche iche* n’Izrel.+

  • Joshụa 23:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Joshụa kpọkọrọ Izrel niile,+ ma ndị okenye ha, ma ndị isi ha, ma ndị ikpe ha, ma ndị ndú ha,+ wee sị ha: “Emeela m agadi, kaa ezigbo nká.

  • 1 Ihe E Mere 27:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ndị a bụ ndị Izrel e kere n’ìgwè n’ìgwè, ndị so ná ndị agha eze. N’ìgwè ndị a, e nwere ndị isi ọnụmara, ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na ndị nke otu narị otu narị ndị agha.+ E nwekwara ndị isi ọrụ ha bụ ilekọtara eze ìgwè ndị ahụ.+ Ìgwè nke ọ bụla dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000). N’afọ ọ bụla, ọ na-abụ, otu ìgwè jee ozi n’ọnwa nke a, ìgwè ọzọ ejee n’ọnwa nke ọzọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya