Ọnụ Ọgụgụ 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị Izrel wee si na Hazirọt kwalie.+ Ha malitere ịma ụlọikwuu n’ala ịkpa Peran.+ Diuterọnọmi 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Anyị sizi na Horeb pụọ, si ná nnukwu ala ịkpa niile na-atụ ụjọ gafee,+ otú Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu, ya bụ, ala ịkpa unu hụrụ n’ụzọ e si aga n’ala ndị Amọraịt bụ́ ugwu ugwu.+ Anyị mechaziri bịarute Kedesh-bania.+
19 “Anyị sizi na Horeb pụọ, si ná nnukwu ala ịkpa niile na-atụ ụjọ gafee,+ otú Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu, ya bụ, ala ịkpa unu hụrụ n’ụzọ e si aga n’ala ndị Amọraịt bụ́ ugwu ugwu.+ Anyị mechaziri bịarute Kedesh-bania.+