Ọnụ Ọgụgụ 11:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+ Ọnụ Ọgụgụ 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Mosis ziri ka ha gaa nyopụta otú ala ahụ dị. Mosis gụrụ Hoshia nwa Nọn Joshụa.*+ Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-ekere unu ala unu ga-ebi na ya: Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa+ nwa Nọn.
28 Joshụa+ nwa Nọn, onye na-ejere Mosis ozi kemgbe ọ bụ okorobịa, kwuru, sị: “Onyenwe m Mosis, kwụsị ha ime otú ahụ.”+
16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Mosis ziri ka ha gaa nyopụta otú ala ahụ dị. Mosis gụrụ Hoshia nwa Nọn Joshụa.*+
30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+
17 “Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-ekere unu ala unu ga-ebi na ya: Elieza+ onye nchụàjà na Joshụa+ nwa Nọn.