-
Jenesis 48:17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
17 Mgbe Josef hụrụ na nna ya bikwasịrị aka nri ya n’isi Ifrem, ọ dịghị ya mma. N’ihi ya, ọ gbalịrị ka o wepụ aka nna ya n’isi Ifrem ma tụkwasị ya n’isi Manase.
-