Levitikọs 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ ihe o kwere ná nkwa+ ma ọ bụ ihe si ya n’obi ka o wetara ka a chụọ n’àjà,+ a ga-eri ihe ahụ o wetara n’ụbọchị ọ chụrụ ya n’àjà. E nwekwara ike iri ihe fọrọ na ya n’echi ya.
16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ ihe o kwere ná nkwa+ ma ọ bụ ihe si ya n’obi ka o wetara ka a chụọ n’àjà,+ a ga-eri ihe ahụ o wetara n’ụbọchị ọ chụrụ ya n’àjà. E nwekwara ike iri ihe fọrọ na ya n’echi ya.