Ọnụ Ọgụgụ 1:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Mgbe ọ bụla a ga-eburu ụlọikwuu ahụ gaa n’ebe ọzọ, ọ bụ ndị Livaị ga-atọtu ya.+ Mgbe ọ bụla a ga-akwụwa ụlọikwuu ahụ, ọ bụ ndị Livaị ga-akwụwa ya. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+
51 Mgbe ọ bụla a ga-eburu ụlọikwuu ahụ gaa n’ebe ọzọ, ọ bụ ndị Livaị ga-atọtu ya.+ Mgbe ọ bụla a ga-akwụwa ụlọikwuu ahụ, ọ bụ ndị Livaị ga-akwụwa ya. Onye ọ bụla na-abụghị onye Livaị* bịara nso, a ga-egbu ya.+
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke. Ha ga na-arụ ọrụ nchụàjà ha.+ Onye ọ bụla na-abụghị onye nchụàjà* bịara nso, a ga-egbu ya.”+