Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 29:32
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-anọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute rie+ anụ ebule ahụ na achịcha ahụ dị na nkata.

  • Levitikọs 6:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 “‘Ihe a bụ iwu ga na-achị àjà ọka:+ Ọ bụ ụmụ Erọn ndị nwoke ga na-eweta ya n’ihu Jehova, n’ihu ebe ịchụàjà.

  • Levitikọs 6:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-eri ihe fọrọ na ya.+ A ga-eji ya mee achịcha na-ekoghị eko. A ga-anọkwa n’ebe dị nsọ rie ya. Ha ga-anọ n’ogige ụlọikwuu nzute rie ya.+

  • Levitikọs 10:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Mosis wee gwa Erọn na Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị nwoke fọrọnụ, sị: “Werenụ ihe fọrọ n’àjà ọka e suru ọkụ a chụụrụ Jehova mee achịcha na-ekoghị eko, nọrọkwanụ n’ebe dị nso n’ebe ịchụàjà rie ya,+ n’ihi na ọ bụ ihe kacha nsọ.+ 13 Unu ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya+ maka na ọ bụ òkè unu nakwa òkè ụmụ unu ndị nwoke n’àjà a na-esu ọkụ a na-achụrụ Jehova, n’ihi na ọ bụ ihe e nyere m n’iwu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya