Ọpụpụ 12:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Otu iwu ga na-achị nwa afọ na onye mbịarambịa nke binyeere unu.”+ Levitikọs 24:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’” Ọnụ Ọgụgụ 15:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ otu iwu ga na-achị ununwa ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa binyeere unu. Ọ ga-abụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+
22 “‘Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”
15 Ọ bụ otu iwu ga na-achị ununwa ndị so n’ọgbakọ a na onye mbịarambịa binyeere unu. Ọ ga-abụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe. Unu na onye mbịarambịa ga-abụ otu n’ihu Jehova.+