1 Ndị Kọrịnt 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha niile ṅụkwara mmiri Chineke nyere ha.+ Ha na-aṅụbu mmiri si n’oké nkume dị ha nso. Oké nkume ahụ nọchikwara anya Kraịst.+
10 Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mara na nna nna anyị hà so onyinyo ígwé ojii na-aga ebe ha na-aga,+ ha niile sikwa n’oké osimiri gafee.+
4 Ha niile ṅụkwara mmiri Chineke nyere ha.+ Ha na-aṅụbu mmiri si n’oké nkume dị ha nso. Oké nkume ahụ nọchikwara anya Kraịst.+