Jenesis 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ* gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+ Ọpụpụ 12:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Mgbe ndị Izrel hapụrụ Ijipt,+ ha ebiela narị afọ anọ na iri atọ (430)+ ka ndị mbịarambịa.
13 Chineke wee sị Ebram: “Mara amara na ụmụ* gị ga-abụ ndị mbịarambịa n’ala na-abụghị nke ha. Ndị ala ahụ ga-eji ha mere ndị ohu ma mesie ha ike ruo narị afọ anọ (400).+