Diuterọnọmi 2:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu alụsola ha ọgụ* n’ihi na agaghị m enye unu ala ha ọ bụla. Agaghịdị m enye unu ihe ruru otu ọbụ ụkwụ na ya n’ihi na m nyela Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+ 6 Unu ga-akwụ ha ụgwọ nri unu ga-eri, unu ga-akwụkwa ha ụgwọ mmiri unu ga-aṅụ.+
5 Unu alụsola ha ọgụ* n’ihi na agaghị m enye unu ala ha ọ bụla. Agaghịdị m enye unu ihe ruru otu ọbụ ụkwụ na ya n’ihi na m nyela Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+ 6 Unu ga-akwụ ha ụgwọ nri unu ga-eri, unu ga-akwụkwa ha ụgwọ mmiri unu ga-aṅụ.+