Ndị Ikpe 11:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Izrel wee zigara eze Ịdọm+ ndị ozi, sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere,” ma eze Ịdọm egeghị ha ntị. Ha zigakwaara eze Moab+ ozi, ma o kweghị. Izrel wee nọrọzie na Kedesh.+
17 Izrel wee zigara eze Ịdọm+ ndị ozi, sị ya: “Biko, ka anyị si n’ala gị gafere,” ma eze Ịdọm egeghị ha ntị. Ha zigakwaara eze Moab+ ozi, ma o kweghị. Izrel wee nọrọzie na Kedesh.+