Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 4:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 “Unu ejirila anya unu hụ ihe Jehova mere n’ihi Bel nke Piọ. Jehova bụ́ Chineke unu bibiri onye ọ bụla n’ime unu nke sooro Bel nke Piọ.+

  • Joshụa 22:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Mmehie anyị mere na Piọ ó zubeghị? Ùnu echefuola ahụhụ a tara ndị Jehova? Anyị ka na-ata ahụhụ mmehie ahụ anyị mere.+

  • Abụ Ọma 106:28, 29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ha wee soro fee Bel nke Piọ,+

      Ha rikwara ihe a chụụrụ ndị nwụrụ anwụ n’àjà.*

      29 Àgwà ha kpasuru Chineke iwe.+

      Ọrịa ọjọọ wee malite ịrịa ha.+

  • Hosia 9:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Mgbe m hụrụ Izrel, ọ dị ka mgbe mmadụ hụrụ mkpụrụ vaịn n’ala ịkpa.+

      Mgbe m hụrụ ndị nna nna unu, ọ dị ka mgbe mmadụ hụrụ mkpụrụ mbụ osisi fig mịrị.

      Ma, ha gakwuuru Bel nke Piọ.+

      Ha nyefere chi na-asọ oyi* onwe ha.+

      Ha ghọkwara ndị rụrụ arụ dị ka ihe ahụ ha hụrụ n’anya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya