Ọnụ Ọgụgụ 31:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova gwaziri Mosis, sị: 2 “Megwara+ ndị Midian ihe ha mere ndị Izrel.+ E mechaa, ị ga-anwụ, e liekwa gị otú e liri ndị nna nna gị.”+
31 Jehova gwaziri Mosis, sị: 2 “Megwara+ ndị Midian ihe ha mere ndị Izrel.+ E mechaa, ị ga-anwụ, e liekwa gị otú e liri ndị nna nna gị.”+