Ọnụ Ọgụgụ 22:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị Izrel wee pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ọzara Moab, n’ofe Osimiri Jọdan nke ya na Jeriko chere ihu.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu ndị dị n’Abarim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+
48 N’ikpeazụ, ha si n’ugwu ndị dị n’Abarim pụọ gaa maa ụlọikwuu n’ọzara Moab, n’akụkụ Osimiri Jọdan, n’ebe dị nso na Jeriko.+